Posts

Showing posts with the label ule akwụkwọ

Igwu ojoro n'oge ule akwụkwọ

  ỊGỤ akwụkwọ bụ nnọ ihe mara mma nke ukwu Ọ bụ nke a mere  ndị bekee jiri mee ka mba ụwa nile na-agụ akwụkwọ ka ha wee mara ihe karịa ka ha mara, ka ha kwụsị ịdị na-akpa agwa n’ezighi ezi. Ndị ala anyị sonyekwara ndị mba ụwa ndị ọzọ kwere na ịgụ akwụkwọ dị mma. Ọ bụ nke a mere na nne na nna ọ bụla na-agbasi mbọ ike ka ha wee ziga ụmụ ha ụlọ akwụkwọ.