Posts

Showing posts with the label nwaanyị ajadụ

Ọnọdụ nwaanyị ajadụ n'ala Igbo

ỌNWỤ bụ ézè a ma na onye ọbụla ga-echirịrị n’ụwa. Ụfọdụ na-anwụ na nwata, ụfọdụ na-anwụ n’okenyè, maka na onye ụwa ga-azarịrị chi ya òkù mgbe ọbụla o jiri kpọọ ya.   Ọnwụ niile a na-ewute nke ukwuu, ọ sọgodi ya bụrụ na onye ahụ nọrọ ogologo ndụ ka Methuselah nke akwụkwọ nsọ tupu ọ laa mmụọ; maka na ndị nke onye ahụ agaghị ahụzịkwa ya anya ọzọ n’ụwa a.   Nke kacha nke bụ na ọnwụ ọbụla na-ewèta oghere n’ezinụlọ ma na-ewètekwa mgbanwè ihe ụfọdụ n’ezinụlọ ahụ, n’otu ụzọ maọbụ nke ọzọ. Ọnwụ ọbụla na-emetụtakwa ndị ezinụlọ onye ahụ n’ụdị dị iche iche.   Kaosiladị, n’ime ọnwụ niile a nà mmetụta ha na-enwe n’ebe ndị ezinụlọ ya nọ, nke kacha njọ bụ mmetụta ọnwụ nwoke na-enwe n’ebe nwunye ya nọ, nà ihe dị iche iche na-eso ya, ọkachasị n’ilegara anya etu nwaanyị si eru uju ọnwụ di ya, na ihe dị iche iche nwaanyị na-agabiga ma di ya nwụọ.   A bịa na mpaghara ebe dị iche iche n’ala Nigeria, iji maa atụ, e nwere usoro dị iche iche ụmụnwaanyị si eru uju ọnwụ di ha. Ọ bụ eziokwu na ụfọdụ obodo na-emez

Ọnọdụ nwaanyị ajadụ n'ala Igbo (II)

N’ỤFỌDỤ obodo, dịka Nise, dị n’okpuru ọchịchị ime obodo ‘Awka South’ nke steeti Anambra, a naghị ekwe ka nwaanyị di ya nwụrụ rie nri e siiri ndị ezinụlọ ya, malite ụbọchị ahụ a kwara ozu di ya wee ruo mkpụrụ ụbọchị anọ. Ọ gaghị emetụkwa ego maọbụ ihe e nwetere n’akwamozu ahụ aka, n’ụdị ikètà òkè n’ime ya; n’agbànyèghị ego ole ọ tụnyere n’akwamozu ahụ.   Na Nise ahụ, a naghị ekwe ka nwoke bịa lụrụ maọbụ gbaa nkwụ nwa nwaanyị di ya nwụrụ, wee ruo oge ọnwa isii gachara maọbụ ọnwa ole nne ya ga-eru uju. Ọ bụrụ na o ruchaghị uju ahụ wee mee ihe a na-akpọ Imepu Ajadụ, bụ omenala ọ ga-eji wee chịkọta iru uju ya, ọ bụ nkwenye ha na nwoke ọbụla batara n’ezinụlọ ahụ wee bịa lụọ nwa ya nwaanyị gà-anwụrịrị. Nwa ya nwaanyị ọbụla chọrọ ịlụ di ga-echeregodi, wee ruo mgbe nne ya ruchara uju, tupuu ọ lụba.   Ekwuola m na mbụ na ọ bụ otu ahọ (ya bụ ọnwa iri na abụọ) ka nwaanyị na-anọ n’ọnọdụ iru uju n’oge mbụ; mana ugbua, ụfọdụ na-eruzị uju ọnwa isii maọbụkwanụ, opekatampe, ọnwa atọ. N’agbanyèghị ọnwa o

Ọnọdụ nwaanyị ajadụ n'ala Igbo (I)

 ỌNWỤ bụ ézè a ma na onye ọbụla ga-echirịrị n’ụwa. Ụfọdụ na-anwụ na nwata, ụfọdụ na-anwụ n’okenyè, maka na onye ụwa ga-azarịrị chi ya òkù mgbe ọbụla o jiri kpọọ ya.   Ọnwụ niile a na-ewute nke ukwuu, ọ sọgodi ya bụrụ na onye ahụ nọrọ ogologo ndụ ka Methuselah nke akwụkwọ nsọ tupu ọ laa mmụọ; maka na ndị nke onye ahụ agaghị ahụzịkwa ya anya ọzọ n’ụwa a.   Nke kacha nke bụ na ọnwụ ọbụla na-ewèta oghere n’ezinụlọ ma na-ewètekwa mgbanwè ihe ụfọdụ n’ezinụlọ ahụ, n’otu ụzọ maọbụ nke ọzọ. Ọnwụ ọbụla na-emetụtakwa ndị ezinụlọ onye ahụ n’ụdị dị iche iche.   Kaosiladị, n’ime ọnwụ niile a nà mmetụta ha na-enwe n’ebe ndị ezinụlọ ya nọ, nke kacha njọ bụ mmetụta ọnwụ nwoke na-enwe n’ebe nwunye ya nọ, nà ihe dị iche iche na-eso ya, ọkachasị n’ilegara anya etu nwaanyị si eru uju ọnwụ di ya, na ihe dị iche iche nwaanyị na-agabiga ma di ya nwụọ.   A bịa na mpaghara ebe dị iche iche n’ala Nigeria, iji maa atụ, e nwere usoro dị iche iche ụmụnwaanyị si eru uju ọnwụ di ha. Ọ bụ eziokwu na ụfọdụ obodo na-eme