Posts

Showing posts with the label anụmanụ

Ụfọdụ anụmanụ na aha igbo ha

Ndị Igbo sị na ọ na-abụ a kọwaruo, a maruo, maka na onye amaghị ọfọ nna ya nwèrè ike ịkpọ ya mkpirisi osisi nkịtị. Ọ bụ n’ihi nke a ka o jiri dị mkpà idepụtesi aha ụfọdụ anụmanụ na ihe a na-akpọ ha n’asụsụ Igbo. Ọ bụ ihe doro anya na ụfọdụ ndị Igbo amaghị ihe a na-akpọ ụfọdụ anụmanụ n’asụsụ Igbo, ebe aha anụmanụ ụfọdụ yiri onwe ha na-agbasàsịkwa ụfọdụ ndị mmadụ anya. Nke ahụ wee bụrụzie ihe mgbagwòjuanya nyéré ụfọdụ mmadụ. O nwèrè anụ ị na-achọ aha ya n’Igbo, edemede a ga-enyere gị aka. Ebe ọkụ nyụọrọ taa, a wụsa ọwa; izuụka ọzọ, anyị ebidokwa ebe anyị kwụsịrị. Aha bekee ụfọdụ anụmanụ na ihe a na-akpọ ha n’asụsụ Igbo gụnyèrè: Guinea Fowl — Ọgazị Duck —Ọbọgwu Turkey —Tolotolo/Torotoro Ostrich — Enyi Nnụnụ Pigeon — Nduru/Ndulu Antelope — Ele/Ene Bed Bug — Chinchi Ram — Ebune/Ebule/Ebili Squirrel — Ọsa Hyena — Nkịta Ọhịa/Nkịta Ọfịa Dog— Nkịta Horse — Ịnyịnyà Camel — Ịnyịnyà Ibu Wall Gecko — Agu Ụnọ Egret – Chekeleke Snake — Agwọ Chicken — Nwa Ọkụkọ Pig — Ézì Elephant — Ényí Monkey — Ènwè

Lee aha ụfọdụ anụmanụ n'asụsụ Igbo

Ndị Igbo sị na ọ na-abụ a kọwaruo, a maruo, maka na onye amaghị ọfọ nna ya nwèrè ike ịkpọ ya mkpirisi osisi nkịtị. Ọ bụ n’ihi nke a ka o jiri dị mkpà idepụtesi aha ụfọdụ anụmanụ na ihe a na-akpọ ha n’asụsụ Igbo. Ọ bụ ihe doro anya na ụfọdụ ndị Igbo amaghị ihe a. Chineke kèrè ọtụtụ anụmanụ, ma nfị ndị a ma aha ha, ma ndị a machaghị aha ha. na-akpọ ụfọdụ anụmanụ n’asụsụ Igbo, ebe aha anụmanụ ụfọdụ yiri onwe ha na-agbasàsịkwa ụfọdụ ndị mmadụ anya. Nke ahụ wee bụrụzie ihe mgbagwòjuanya nyéré ụfọdụ mmadụ. O nwèrè anụ ị na-achọ aha ya n’Igbo, edemede a ga-enyere gị aka. Ebe ọkụ nyụọrọ taa, a wụsa ọwa; izuụka ọzọ, anyị ebidokwa ebe anyị kwụsịrị.   Aha bekee ụfọdụ anụmanụna ihe a na-akpọ ha n’asụsụ Igbo gụnyèrè: Guinea Fowl — Ọgazị Duck — Ọbọgwu Turkey — Tolotolo/Torotoro Ostrich — Enyi Nnụnụ Pigeon — Nduru/Ndulu Antelope — Ele/Ene Bed Bug — Chinchi Ram — Ebune/Ebule/Ebili Squirrel — Ọsa Hyena — Nkịta Ọhịa/Nkịta Ọfịa Dog—  Nkịta Horse — Ịnyịnyà Camel — Ịnyịnyà Ibu Wall Gecko — Agu Ụnọ Egret –