Posts

Showing posts with the label Ugo Taa

Ugo Taa

Bịa nwoke m, ekwekwana ka  m  mee  gị  ihe  David  mere  Goliath.

Ugo Taa

Atọkwamoo! Kedụ onye chịkọọrọ ọbante nile m kpasara ebe a?

Ugo Taa

Image

Ihe egwuriegwu ụmụaka - Ugo Taa

Image
UGO TAA Nwoke m iwe gị adịna ọkụ n’ụgwọ ọnwa gị ezughị ezu. Ihe kpatara ya bụ na nwunye m mụrụ ejima atọ. Atụghị m anya ya n’izu ụka gara-aga.

Ihe Egwuriegwu

Ugo Taa  

Ugo Taa

Image

Ihe egwuriegwu ụmụaka

Image
Ugo Taa   Okaikpe, ị nye m mmeri n’ikpe a, aga m aghọtara gị ube na ọka ma ọ bụrụ na EFCC agaghị achụgharịba gị maka iri ngari.

Ihe egwuriegwu ụmụaka

Image
Ugo Taa Gịnị bụ obi etina m eti? Ị maghị na ebe anyị nọ bụ Anambra Steetị? Ugo Taa