Posts

Showing posts with the label Mgbuka Obosi

NEMA ejirila akụrụngwa e ji arụ ụlọ kwàdo ndị ọkụ gbara Mgbuka Obosi metụtara

ỤLỌỌRỤ na-ahụ maka ọnọdụ gbanụgbanụ na ọnọdụ ntụmadụ n’alaNigeria, bụ ụlọọrụ ‘National Emergency Management Agency (NEMA)’ ebunyela ahịaMgbuka Obosi ahụ dị na steeti Anambra akụrụngwa dị iche iche e ji arụ ụlọ, ijitie ya aka n’obi na iji kwàdo ya idozigharị ihe dị iche iche mebiri emebi n’ihiajọ ọkụ ọgbụgba ahụ dapụtara n’ahịa ahụ n’abalị iri na otu nke ọnwa Jenụwarị ahọa.   Akụrụngwa ahụ bụ nkeụlọọrụ NEMA nyèrè n’aha gọọmenti etiti, ma bụrụkwa nke gụnyere àkpà simeentị dịnarị iteghete na iri atọ, akụrụngwa sìlìn e ji akụchi elu ụlọ (bụ ceilingboard) dị narị iteghete na iri atọ, ùkwù gbamgbam dị narị iteghete na iri atọ,na akpa ntu e ji akụ ụlọ.   N’okwu ya oge ọna-enyefe akụrụngwa ahụ n’aha gọọmenti etiti n’isi ụlọọrụ na-ahụ maka ọnọdụgbanụgbanụ na steeti ahụ, onyeisi ụlọọrụ NEMA n’ala Nigeria, bụ Maazị MuhammaduAlhaji Muhammadu, nke ọ bụ onyeisi ụlọọrụ ahụ na mpaghara ndịda-ọwụwa anyanwụ,bụ Maazị Fred Anwusim nọchitere anya ya, kọwàra nke ahụ dịka ótù n’ime ụzọ gọọmentietiti siri chọ