Posts

Showing posts with the label Maiduguri

Na Maiduguri, onye ntaakụkọ aghọọla onye ogheakara, nye ndụmọdụ ka a hapụ ileda ọrụ ọbụla anya

Ọ TỤRỤ ndị mmadụ n’anya dịka onye ntaakụkọ aha ya bụ SundayWilliams Omega malitere ighe akara. A na-ahụtakarị ọrụ ighe akara n’ebe dị icheiche n’ala anyị dịka ọrụ ndị nne nwaanyị.   N’agbanyeghị nkọchana ihe iche akamgba niile ọ na-enweta, ya bụ nwaikorobịa achọghị ịma.   Ọ gwara ndị ntaakụkọna a mụrụ ya na Maiduguri. Ọ gụrụ akwụkwọ prima na sekondrị n’ebe ahụ ma mechaagaa mahadum University of Maiduguri, ebe ọ nọrọ gụọ ihe ọmụmụ MassCommunication.   O bidoro ọrụ naRadio Peace FM nke dị na Maiduguri, si ebe ahụ gaa Pride FM Gusua, steetiZamfara, Radio Nigeria Equity FM Birnin Kebbi, steeti Kebbi. Ka ọ dị ugbu a, ọna-arụzi na Kanem Radio bụ nke University of Maiduguri nwe.   Sunday bụkwa o de abụ,bụrụ onye maara ihe ekwe na-akụ na mgbasa ozi (MC) n’ihi na o so n’onye kachaeme nke ọma na ya n’ebe ahụ.   Sunday gwara ndịntaakụkọ sị “Ọ dị ihe atọ mere m jiri malite ighe ma na-ere akara. Ama m onye mbụ na ebe m siri pụta. Nne m zụlitere m site n’ire akara. Etolitere m hụ ya ka ọna-eghe akar