Posts

Showing posts with the label MASSOB

Unu enyekwana ndị Fulani n'azụ ehi ala ndị IgboIgbo – MASSOB adọọ ndị ọchịchị ndị Igbo aka na nti

Image
Chinwendu Ụzọatụ NDỊ otu ‘Movement for the Actualisation of Sovereign State of Biafra (MASSOB)’ a dọọla ndị gọvanọ na ndị ọchịchị obodo dị iche iche dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ Nigeria (South-East) aka na ntị ka ha ghara inyefe ala ọ bụna bụ ala ndị Igbo n’aka ndị Fulani na-achị ehi maka ịzụ ehi. Onye MASSOB bụ onye dịrektọ na-ahụ maka mgbasa ozi bụ Sunny Okereafor kwuru na ịdọ aka na ntị a bụ n’ihi kepu kepu ha na-anụ na ụfọdụ ndị gọvanọ, tinyere ndị ọchịchị obodo ụfọdụ na mpaghara ahụ na-akpa aro; ha na ndị ugwu ndị okwu ahụ dị n’aka ka ha ga-esi were ụfọdụ ala ndị Igbo nyefee n’aka ndi Fulani maka izu ehi. Okereafor dọrọ aka na ntị sị, “onye ọbụna na akpa aro ọjọọ a ga-amata ihe ọ ga-apụta bụ iwere ala Biafra nye ndị Fulani na-azụ ehi, nke anyị hụtara dịka arụ, nke na ọ bụghị sọ ha ga-akwụ ụgwọ ya kama ma ụmụ ụmụ ha.” Aka na-achị Anambra, Gọvanọ Willie Obianọ (n’etiti), Okwuputa okwu ụlọ nzukọ Anambra, Rita Maduagwu (n’aka ekpe) na Ọkaikpe ukwu Steeti Anambra, Peter N.C Umeadi na n

Unu enyekwana ndị Fulani n'azụ ehi ala ndị Igbo - MASSOB

Unu enyekwana nd ị Fulani n’az ụ ehi ala nd ị Igbo – MASSOB  adọọ ndị ọchịchị ndị Igbo aka na nti Chinwendu Ụzọatụ   NDỊ otu ‘Movement for the Actualisation of Sovereign State of Biafra (MASSOB)’ a dọọla ndị gọvanọ na ndị ọchịchị obodo dị iche iche dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ Nigeria (South-East) aka na ntị ka ha ghara inyefe ala ọ bụna bụ ala ndị Igbo n’aka ndị Fulani na-achị ehi maka ịzụ ehi. Onye MASSOB bụ onye dịrektọ na-ahụ maka mgbasa ozi bụ Sunny Okereafor kwuru na ịdọ aka na ntị a bụ n’ihi kepu kepu ha na-anụ na ụfọdụ ndị gọvanọ, tinyere ndị ọchịchị obodo ụfọdụ na mpaghara ahụ na-akpa aro; ha na ndị ugwu ndị okwu ahụ dị n’aka ka ha ga-esi were ụfọdụ ala ndị Igbo nyefee n’aka ndi fulani maka izu ehi. Okereafor dọrọ aka na ntị sị, “onye ọbụna na akpa aro ọjọọ a ga-amata ihe ọ ga-apụta bụ iwere ala Biafra nye ndị Fulani na-azụ ehi, nke anyị hụtara dịka arụ, nke na ọ bụghị sọ ha ga-akwụ ụgwọ ya kama ma ụmụ ụmụ ha.” Ọ kọwara na o doro ewu na ọkụkụ anya na ndị mgbago ugwu kara nwee