Posts

Showing posts with the label Ephraim Chukwugozie Anyachebelu

Ebiputala akwụkwọ ọhụrụ maka ndụ Sir Gauze

OTU ochie dike maara ihe ekwe na-akụ egosila ụwa akwụkwọ edere maka ndụ ya. Ọ bụ Sir Ephraim Chukwugozie Anyachebelu onye nke a makwaaradịka Sir Gauze.   Akwụkwọ ọhụrụ ahụ akpọrọ ‘A Man of Indubitable Generosity’ ka a nọrọ n’ụlọ oriri na ọńụńụ CihcotelClassique Hotel Ltd wee gosiputa.   Nwunye ya nọ weena-ahụ na ihe gara nke ọma n’ihi na nwoke ọ bụla na-aga n’ihu nwere ezigbonwaanyị nọ ya n’akụkụ. Ya mere, Ọkammụta Faith Ebelechukwu Anyachebelu, onyeChineke ji ụmụ ise wee gọzie  ya na SirGauze nọ ya.   N’okwu mmalite,onyeisioche mmemme ahụ bụ Dọkịnta Emma Emelumadu kọwara Sir Gauze dịka ezigbommadụ nke mmiri apụghị ịmachị nzọ ụkwụ ya n’ụwa.   Ọ gara n’ihu tooonye dere akwụkwọ ahụ bụ Rev Chukwukaodinaka Godsfavour  Oragu, onye nke wepụtara oge ya wee depụtamaka agbambọ nke Sir Gauze.   Emelumadu kpokukwarandị otu Kriast ka ha soro nzọụkwụ Sir Gauze. N’akụkụ nke ya, nnukwu ụkọchukwu (The dean emeritus andretired Archbishop) Most Rev Maxwell Anikwenwa kelere Chineke maka ọganihu nkeSir Ga