Posts

Showing posts with the label Egwu Ekpiri

Egwu ndị Igbo: Egwu Ekpiri ka na-agakwa n'ihu

 N’EGWU ndị Igbo nke izuụka a anyị ka na-agakwa n’ihu maka egwu ekpiri. Ihe kpatara ya bụ n’ihi na e nwere ọtụtụ ndị Igbo bụ a kwaa a kwụrụ n’egwu ekpiri, ya mere agaghị akọ maka egwu ekpiri hapụ itinye aha ha.   Na nke izu a, onye anyị ga-egosị ụwa bụ Chief Stephen Osita Osadebe. A na-akpọkarị ya Osadebe, ọ bụ otu n’ime ọ ka ibe e nwere n’egwu ekpiri. Ọ bụ onye Atani nke dị n’okpuru ọchịchị Ogbaru na steeti Anambra. A mụrụ ya na Maachị 1936.Ọ malitere ịkụ agwu oge ọ dị afọ iri abụọ na atọ. Ọ kụrụ egwu ekpiri ma gbasaara ya ụwa niile ihe karịrị afọ iri anọ; site n’afọ 1958 ruo n’afọ 2007. Ọ nwụrụ ka ọnwa Mee dị n’abalị iri na otu n’afọ 2007 n’ụlọọgwụ Saint Mary’s Hospital Waterbury, Connecticut United States.   Egwu ya gụnyere: Osọndị owendị, Kedụ America, Sisi kwanangida, Ọnụ kwube, Ife onye metalụ.

Egwu ndị Igbo: Egwu ekpiri

EGWU ekpiri (highlife music) so n’egwu e jiri mara ndị Igbo. E ji ngwa egwu dị iche iche ndị Igbo nwere wee na-akụ ya. Ka a na-akụ nkwa ka ọ gụ egwu na-agụ.   Mike Ejeagha so n’onye e ji egwu ekpiri wee mara. Ọ na-agụ nke ya n’ụdị akụkọ n’egwu. Nke a pụtara na ọ na-akọ akụkọ n’ime egwu ọ na-agụ.   Akụkọ ndị ahụ ọ na-akọ mere ka egwu ya na-atọ ụtọ n’ụzọ dị egwu. Onye ọbụla na-ege egwu ya na-anọgidesi ike na-ege ya n’ihi na onye ahụ ga-achọrịrị ịmata ihe mere na ngwụcha akụkọ ahụ. Ọ bụ ya na-ede egwu ya, na-agụ, ma na-eji ilu Igbo wee na-eme ka o nye ihe a chọrọ.A na-akpọkwa jita n’usoro bụ ịgba na ya.   A mụrụ Mike Ejeagha, onye ndị na-enwe mmasị n’egwu ya (fans) na-akpọ Gentleman n’Ọgọstụ 1932 n’Imezi Owa nke dị na steeti Enugu. Ọ malitere ịgụ egwu mgbe tere aka. Egwu ya agazuola mba ụwa. Ọ bụ n’afọ 1960 (afọ ala anyị nweere onwe ha) ka ọ kụpụtara egwu izizi dara ụda.   Egwu ya gụnyere; Onye ori ụtaba, Ebini nwe ude, Ife ụwa bụ a na-eme ọ dịka adị eme, Ụwa mgbede ka mma na ọtụtụ ndị ọz

Egwu Ekpiri ka na-agakwa n’ihu

NKE a bụ izu nke atọ anyị jiri malite ikwuputa maka egwuekpiri (highlife music). Ọtụtụ ụmụ Igbo chawapụrụ n’egwu ekpiri, nke mere naanyi ka na-aga n’ihu n’ịgba ha n’anwụ.   Ya mere, anyị ga-akọwapụtamaka King Chief Oliver De Coque (Onye a mụrụ dịka Oliver Sunday Akanite).    A mụrụ ya ka ọnwaEpure dị n’abalị iri na anọ n’afọ 1947. Ọ bụ onye Ezinifite nke dị n’okpuru ọchịchịNnewi South, na steeti Anambra. Ọ kụrụ egwu site n’afọ 1965 wee ruo 2008. Ọna-agụ egwu ma na-akpọkwa jita  n’ụzọ dịegwu. Kemgbe ọ kụchara egwu ya bụ Messiah Messiah n’afọ 1977, ọ kụpụtaara ụwaegwu ruru iri iteghete na atọ.Egwu ya wuru ewu ma gazuo mba ụwa. Ha gụnyere:Biri ka m biri, Nwanne dị na mba, Ụwa bụ aja, 10th anniversary Peoples Club ofNigeria, Nnata Chief Emeka Odumegwu Ojukwu w.d.g.   Oliver De Coque nwụrụka ọnwa Juunu dị n’abalị iri abụọ n’afọ 2008 n’ụlọọgwụ R Jolad Hospital, Lagos.

Egwu ndị Igbo: Egwu Ekpiri ka na-agakwa n’ihu

N’EGWU ndị Igbo nke izuụka a anyị ka na-agakwa n’ihu makaegwu ekpiri. Ihe kpatara ya bụ n’ihi na e nwere ọtụtụ ndị Igbo bụ a kwaa a kwụrụn’egwu ekpiri, ya mere agaghị akọ maka egwu ekpiri hapụ itinye aha ha.   Na nke izu a, onyeanyị ga-egosị ụwa bụ Chief Stephen Osita Osadebe. A na-akpọkarị ya Osadebe, ọ bụotu n’ime ọ ka ibe e nwere n’egwu ekpiri.   Ọ bụ onye Atani nkedị n’okpuru ọchịchị Ogbaru na steeti Anambra. A mụrụ ya na Maachị 1936.Ọ malitere ịkụ agwu oge ọ dị afọiri abụọ na atọ. Ọ kụrụ egwu ekpiri ma gbasaara ya ụwa niile ihe karịrị afọ irianọ; site n’afọ 1958 ruo n’afọ 2007. Ọ nwụrụ ka ọnwa Mee dị n’abalị iri na otun’afọ 2007 n’ụlọọgwụ Saint Mary’s Hospital Waterbury, Connecticut UnitedStates.   Egwu ya gụnyere: Osọndịowendị, Kedụ America, Sisi kwanangida, Ọnụ kwube, Ife onye metalụ.

Egwu ndị Igbo: Egwu Ekpiri

EGWU ekpiri (highlife music) so n’egwu e jiri mara ndị Igbo.E ji ngwa egwu dị iche iche ndị Igbo nwere wee na-akụ ya. Ka a na-akụ nkwa ka ọgụ egwu na-agụ.   Mike Ejeagha son’onye e ji egwu ekpiri wee mara. Ọ na-agụ nke ya n’ụdị akụkọ n’egwu. Nke a pụtarana ọ na-akọ akụkọ n’ime egwu ọ na-agụ.   Akụkọ ndị ahụ ọna-akọ mere ka egwu ya na-atọ ụtọ n’ụzọ dị egwu. Onye ọbụla na-ege egwu yana-anọgidesi ike na-ege ya n’ihi na onye ahụ ga-achọrịrị ịmata ihe mere na ngwụchaakụkọ ahụ. Ọ bụ ya na-ede egwu ya, na-agụ, ma na-eji ilu Igbo wee na-eme ka onye ihe a chọrọ.A na-akpọkwa jita n’usoro bụ ịgba na ya.   A mụrụ Mike Ejeagha,onye ndị na-enwe mmasị n’egwu ya (fans) na-akpọ Gentleman n’Ọgọstụ 1932 n’ImeziOwa nke dị na steeti Enugu. Ọ malitere ịgụ egwu mgbe tere aka. Egwu ya agazuolamba ụwa. Ọ bụ n’afọ 1960 (afọ ala anyị nweere onwe ha) ka ọ kụpụtara egwu izizidara ụda.   Egwu ya gụnyere;Onye ori ụtaba, Ebini nwe ude, Ife ụwa bụ a na-eme ọ dịka adị eme, Ụwa mgbedeka mma na ọtụtụ ndị ọzọ.   Mike Ejea