Posts

Showing posts with the label Egwu Ọrụ

Egwu ndị Igbo: Egwu ọrụ

EGWU ọrụ bụ egwu ndị Igbo na-agụ mgbe ha na-arụ ọrụ. Ndị Igbu bụ agbụrụ na-arụ orụ. Ọrụ ha na-arụ gụnyere: ọrụugbo, ọrụaka, ọrụiro w.d.g.   Mgbe ọbụla ndị Igbo nọ n’ọrụ ha na-eji egwu were aja onwe ha ike. Egwu na-eme ka ha jiri otu obi na-aru ọrụ n’ike n’ike.   Mgbe ụfọdụ ha na-eji egwu ahụ na-eto maọbụ na-akọcha agwa ọjọọ. Ha na-ejikwa ya na-ekwuputa ihe na-eme n’okirikiri ebe ha nọ. Ọmụmaatụ: Mgbe Micheal Okpara dịka onye ọchịchị metara ndị ọrụ (labourers)  mma site n’itinyere ha ego n’ọrụ, ha malitere were ego ahụ na-agụ egwu ma ha na-arụ ọrụ. Lee ya: Lebụra tọrọ tọrọ    …..   e dee (a day) Ndịisi  naịnaị        …….. Lebụra  toro torọ …….. Ndịisi  naịnaị

Egwu ndị Igbo: Egwu Ọrụ

EGWU ọrụ bụ egwu ndị Igbo na-agụ mgbe ha na-arụ ọrụ. NdịIgbu bụ agbụrụ na-arụ orụ. Ọrụ ha na-arụ gụnyere: ọrụugbo, ọrụaka, ọrụirow.d.g.   Mgbe ọbụla ndị Igbonọ n’ọrụ ha na-eji egwu were aja onwe ha ike. Egwu na-eme ka ha jiri otu obina-aru ọrụ n’ike n’ike.   Mgbe ụfọdụ ha na-ejiegwu ahụ na-eto maọbụ na-akọcha agwa ọjọọ. Ha na-ejikwa ya na-ekwuputa ihena-eme n’okirikiri ebe ha nọ.   Ọmụmaatụ: MgbeMicheal Okpara dịka onye ọchịchị metara ndị ọrụ (labourers)  mma site n’itinyere ha ego n’ọrụ, ha maliterewere ego ahụ na-agụ egwu ma ha na-arụ ọrụ. Lee ya: Lebụra tọrọ tọrọ   …..   e dee (a day) Ndịisi  naị naị        …….. Lebụra  toro torọ…….. Ndịisi  naị naị