Posts

Showing posts with the label Chinua Achebe

Ndị ntorobịa na-ede akwụkwọ n'Anambra emeela emume ịkwanyere Ọkammụta Chinua Achebe ugwu

ÓTÙ ndị ntorobịa na-ede akwụkwọ n’ala anyị (Society of Young Nigerian Writers’ (SYNW), ngalaba steeti Anambra emeela emume ome n’afọ nke e ji echeta odogwu nwoke bụ odee a maara aha ya na mba ụwa niile, bụ Ọkammụta Chinua Achebe. E mere ya bụ oke mmemme na Tuzdee ọnwa Nọvemba a dị n’abalị iri na isii bụ ụbọchị ncheta ọmụmụ Achebe, ma bụrụkwa ụbọchI ha hibere e ji echeta ya. Ọ bụ site na njikọaka nke ọbaakwụkwọ Anambra State Library Board ka ha jiri merube ya, nke e mere na Prof. Kenneth Dike Central E-Library, Awka.   Emume ahụ kpọkọtara ndị e ji okwu ha agba izu ma bụrụkwa ndị maara ihe ekwe na-akụ na steeti Anambra, tinyere ụmụakwụkwọ si ụlọakwụkwọ dị iche iche.   Onyeisi ótù ahụ bụ Izunna Okafor na ndị ótù ya nabatara ndị mmadụ nke ọma ma hazie ihe niile n’ụzọ bụ ịgba.   Onyeisioche mmemme ahụ bụ Ọkammụta Peter Umeadi,  jibu ọkwa  dịka Nnukwu Okaikpe Anambra gọtaara onye ọbụla ndụ ndụ, nka nka ma kwubie okwu sị ka emume ahụ si n’ike na-aba n’ike mgbe ọ na-agọ ọfọ ọjị, n’ihi na ọjị k

Ndịntorobịa na-ede akwụkwọ ga-eme emume ncheta Achebe n’Awka

ỤBỌCHỊ Monde ọnwa Novemba ga-adị n’abalị iri na isii, afọ a bụ 2020 ka otu ndịntorobịa na-ede edemede na steeti Anambra ga-eme emume ome n’afọ ha ji echeta ụbọchị ọmụmụ  Achebe(90th posthumus birthday).   Emume ahụ nke a kpọrọ Chinua Achebe Literary Festival And Maiden Memorial Lecture, bụ nke ndị Society of Young Nigerian Writers, ngalaba steeti Anambra na-achịkọba maka icheta na ịkwanyere Chinua Achebe, nwa afọ ala Nigeria bụ ọka ibe n’ide akwụkwọ, onye a maara ma na-asọpụrụ dịka Nna Edemede banyere Africa.   Dịka onye nchikọba Society of Young Nigeria Writers, ngalaba steeti Anambra bụ Izunna Okafor siri kwu, nkuzi ahụ a ga-enye maka icheta ndụ Achebe nke izizi n’ụdị ya ga-adị na 2020 Chinua Achebe Literary Festival.   Ọ rụtụrụ aka na emume  ahụ nke a malitere n’afọ 2016 ma bụrụ agba nke ise ya ugbu a ga-egosipụta ọtụtụ ihe gụnyere nkuzi iji cheta Achebe,ejije akwụkwọ Achebe ndị a họpụtara, okwu ọnụ, abụ, mkpọpụta ndị tuuru ugo n’asompi edemede 2020 Chinua Achebe Essay Competition b