Posts

Showing posts with the label Aturu

Soro m chịa

OTU ụbọchị ka ọkụkọ na atụrụ na-aga n’ụzọ, na-akpa nkata. Kaha gakatara, otu ụgbọala ji ọsọ kwofee ma gbaa atụrụ mmiri. Ihe a wutere anụmanụabụọ ahụ nke mere ka ọkụkọ gwa atụrụ sị: “Hapụ, otu a ka ha si ezuzu ka atụrụ.”   Okwu a ọkụkọ gwaraatụrụ wutere ya n’ihi na ọ bụ mkparị.N’ihi nke ahụ, atụrụ sara ya sị: “Ọ bụihe a mere ha ji anwụ ka ọkụkọ.”