Nwata nwaanyị na-eto eto agbagbuola ndị agha ọlụọ ọlaa abụọ gburu nne na nna ya
OTU nwata nwaanyị na-eto eto (teenage girl) onye Afghanistanagbagbuola ndị agha ọ lụọ ọ laa (Taliban fighters)abụọ ma merụọ ọtụtụ ndị ọzọahụ dika ha kpụụrụ nne na nna ya n’ụlọ ha ma gbuo ha maka ịkwado gọọmenti mbaahụ. Ya bụ mkpamkpa kparaka ndị omekome ahụ wakporo ụlọ ha nke dị n’ime obodo Ghor. Dika onyisi uweojiibụ Habiburahman Malekzada siri kwu, ndị agha ahụ bịara ịchọ nna ya onye bụonyeisi ogbe ahu (village chief). O kwuru na nna ya ahụ na-enye gọọmenti nkwadonke mere ndị agha Taliban ahụ ji wakpo ya n’ụlọ ya ma kpụrụ ya pụọ. Oge nwunyeya jụrụ ndị agha ahụ gburu di na nwunye ahụ ka ha pụrụ n’ụlọ ha. O kwuru sị: “QamarGul, onye nke nọ n’ime ụlọ buuru egbe AK-47 nke ezinaụlọ ahụ nwere ma buru ụzọ gbagbuo mmadu abụọ ndị aghaTaliban ahụ gburu nne na nna ya ma meruzie ufọdụ ndị ọzọ ahụ.” Gul dị n’agbata afọiri na anọ (14) na afọ iri na isii (16) dịka e siri nweta ozi. Ka nke ahụ mechara, ọtụtụndị agha Taliban wakporo ụlọ ya ma ndị mmadụ,tinyere ndị ọrụ nchekwa chụrụ ha ọsọ,ka