Posts

Showing posts with the label AHSDC

Ọńụ n’AHSDC ka onyeisi, Okafor gbara otu afọ n'ọrụ

Ọ KPỌTỤRỤ akpọtụ ma bụrụ ihe oke ọńụ dịka a nọ na Tuzdee ọnwaFebụwarị a dị n’abalị iri na otu wee mee emume icheta otu afọ nke onyeisi(MD/CEO) Anambra State Housing Development Corporation (ASHDC) bụ Arc WillieOkafor nọgoro n’ọrụ.   E mere emume ahụ nkekpọkọtara ọtụtụ ndị mmadụ obodo jiri biri n’ụlọ ezumezu ụlọọrụ ahụ n’Awka.   Oriakụ NgoziChilokwu (Deputy Director Administration) n’ozi ọ gụpụtara iji kọwapụta ọrụ ọmaniile nke Willie Okafor rụpụtagoro n’ụlọọrụ ahụ n’ime otu afọ kwuru na ya bụnwoke bụ odogwu, onye maara ihe ekwe na-akụ.   O kwuru na tupuOkafor amalite ịbụ onyeisi ASHDC na ha nwere ihe ịma aka gbasara ala ha nke akpakọọrọ mana dịka ọ malitere ọrụ ọ gbara mbọ wechighatachaa ala ndị ahụ.   Ọ kọwapụtara mbọonyeisi ASHDC ahụ gbasara Liberation Estate, Green Valley Estate na ọtụtụ ndị ọzọ.   N’ezie Chilokwu gụpụtaraọrụ ọma odogwu nwoke a dịka aja dị n’ala nke apụghị ịgụta ọnụ.   N’okwu nke ya, ChiefLawrence Ezeudu onye bụ onyeisi (Chairman Hosue Committee on Housing) n’ụlọnzu