Posts

Showing posts with the label ọchịchị Muhammadụ Buhari

Buharị ka na-agbali na-agbanyeghị ụmụ aka mgba chere ya– Oyegun

Oyegun ekwuola na na-agbanyeghị ihe iche aka mgba dị iche iche ọchịchị Muhammadụ Buharị na-agabiga, na ya bụ onyeisi ala gara n’ihu na-emezupute nkwa nile o kwere ụmụafọ Nigeria, na-ekweghị ka ihe ma ọ bụ onye ọbụla kpasaa ya anya.